nrị̀bàamā
NounNdebe script
Voice recording
play
Meanings
mark; sign
Noun
Dialect & variants
- nhụwàamā Anịọcha
- nrị̀wàamā Egbema
- nhụ̀baàmā Ezaa
- ọ̀hụ̀bàamā Izii
- ọ̀hụ̀hụ̀mmā Mbaise
- nrị̀bàamā Mkpọọ
- ọ̀hụ̀hụ̀mmā Ngwa
Examples
Ejike nwere nrị̀bàamā ndị otu nzuzo ahụ.
— Ejike has the mark of the secret cult.
Ihe nrịbaama ndị ahụ kụziri m ihe.
— Those signs taught me lessons.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.