nọ̀kwu
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
to stay longer
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Ọnịcha, Ụmụahịa
- nọrụga Achala
- nọ̀tụ Mbaise
- nọ̀ghide Mbaise
- nokwuo Mkpọọ
- nọ̀tụ Ngwa
- nọ̀laje Ngwa
- nọ̀ghide Ngwa
- nọ̀tukwo Nkanụ
- nọ̀fi Nkanụ
- nọyịma Nsụka
- nọ̀kwu Ọnịcha
- nọ̀ghide Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Anyị nọkwuru n'ụlọ ya ruo abalị.
— We stayed longer in his house until night.
Ị nọkwuru n'ebe ahụ ogologo oge?
— Did you stay there a long time?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.