nnyòchata
9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
investigation; research; inquiry
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Ajalị, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Nsụka, Ọnịcha
- ntụfụ̀ta Afiikpo
- nnyòfu Ajalị
- nnyofụ̀ta Ajalị
- ntùchata Mbaise
- nnyòpịa Mbaise
- nnyòpu Mkpọọ
- agbarāelìle Ngwa
- nnyòpịa Ngwa
- ǹnyòǹnyò Ngwa
- nyòchata Nkanụ
- inyòchata Nkanụ
- nnyòchata Nsa
- nnyòchete Nsụka
- nnyòchata Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Anyị achọghị ndị nnyochata ahụ ebe a.
— We don't want those curious people here.
Oke nnyochata mere o ji ajụ ajụjụ mgbe niile.
— Over curiosity made her to be asking questions all the time.
Related words
Related root
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.