ǹkwụ̀chà
Noun7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
being ready for an (un)expected activity; readiness
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Ezaa, Izii, Ngwa, Nsụka, Ọnịcha, Ụmụahịa
- nkwadō Achala
- jìkèrù Ezaa
- ǹjìkèrè Izii
- ̀m̀bìche Ngwa
- sentere Ngwa
- ǹkwụ̀chà Nsụka
- ǹkwụ̀chà Ọnịcha
- njikē Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Anyị kere nkwụcha na-eche ha.
— We hid in readiness for them.
Onye ọrụ nchekwa ọbụla kwesịrị ike nkwụcha mgbe niile.
— Every security agent is supposed to hide all the time.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.