ǹhịaāhụ̄
Noun10 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
constraints; difficulties; limitations; challenges
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Ajalị, Anam, Anịọcha, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Nsụka, Obosi, Ọnịcha
- m̀vịaarị̄ Achala
- m̀fịaāhụ̄ Ajalị
- iheịmàaka Ajalị
- ǹvịaarụ̄ Anam
- ǹhịaārụ̄ Anịọcha
- m̀fịaārụ̄ Mkpọọ · 2 recordings
- akam̄gbā Mkpọọ
- ihe isīike Ngwa
- ǹramaahụ Ngwa · 2 recordings
- ǹhịaāhụ̄ Nsa
- ǹshụaẹshị̄ Nsụka
- m̀fịaārụ̄ Obosi · 2 recordings
- m̀fịaālụ̄ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ebizie nwere nhịaahụ dị iche iche n'ezinụlọ ya
— Ebizie has several difficulties in his family.
Nhịaahụ ọrụ nchọcha a hiri nne.
— The limitations of this research work are many.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.