nganga
Noun10 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
pride; arrogance; ostentation
Nounrag; ragged cloth
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Anam, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Obosi, Ọkụzụ, Ọnịcha
- tịnịtịnị Achala
- nkanka Achala
- shogirishogiri Afiikpo
- gịrịgịrị Ajalị
- mịrịmịrị Ajalị
- nịganịga Anam
- ngịrịngị Mbaise
- nganga Mkpọọ — same spelling as the Izugbe
- mịlịmịlị Mkpọọ
- eregere Ngwa
- kpịrịkpịrị Ngwa
- ngịrịngị Ngwa
- mịgọmịgọ Obosi
- kpalakpala Ọkụzụ
- gịlịgịlị Ọnịcha
- lịgịlịgị Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nganga nwoke ahụ fere ofe.
— That man's arrogance is excessive.
Anyị ga-akpa nganga ma anyị ruo ebe ahụ.
— We will act arrogantly when we get there.
Related words
Words built on this one
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.
Same spelling, different tones
These entries fold to the same letters once tone is removed, so a tone-blind search returns all of them.