ṅa ntị̀
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
listen; heed; incline the ear; pay attention
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Ezaa, Ezeagu, Ngwa, Nsa, Owere, Ụbanị, Ụmụahịa
- ṅa ntchị̀ Afiikpo
- ṅàbe nchị̀ Ezaa
- che nchị̀ Ezaa
- gèbe nchị̀ Ezaa
- tọ̀ ntchị̀ Ezeagu
- gè ntị̀ Ngwa
- che ntị̀ Ngwa
- tọ̀ ntị̀ Nsa
- ṅa ntị̀ Owere
- gè ntchị̀ Ụbanị
- gè ntị̀ Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Adọọla ndị obodo ahụ aka na nti maka alọọmajijiji na-abia.
— The people of that country have been warned about the impending earthquake.
Metụ ya na nti gị ka ị mara ma ọ dị ọkụ.
— Touch it on your cheek to know if it is hot.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.