mmeem̄mēē
Adjective7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
red; somewhat red, reddish
Adjective
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Ezaa, Mkpọọ, Ngwa, Obosi, Ọhụhụ, Ọnịcha
- mmeyi m̄mēyī Afiikpo
- meēmeē Ezaa
- ushieūshiē Mkpọọ
- ọ̀bàla ọ̀bàlà Mkpọọ
- ọ̀bàra ọ̀bàrà Ngwa
- uhieūhiē Ngwa
- ushieūshiē Obosi
- mmeēmmeē Ọhụhụ
- ufieūfiē Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ihe ọ bụla na-acha mmeemmee anaghị ara ahụ ịchọta.
— Any reddish item does not take time to be identified.
O ji agba na-acha mmeemmee tejie ụlọ ya.
— He used red paint to paint his house.
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.