mmanụụgbaàlà
Noun6 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
oil used for running automobiles; petrol; fuel
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ngwa, Nkanụ, Ọnịcha, Ụmụahịa
- manụụgbaalị̀ Abịrịba
- mmanụụgbaàlì Afiikpo
- mmanụụgbaàlà Ngwa
- manụụgbaànyị̀ Nkanụ
- mmanụụgbaànà Ọnịcha
- mmanụụgbaàlà Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Anyị agaghị azụta mmanụụgbaala ebe ahụ.
— We will not buy fuel there.
Anyị na-ere mmanụụgbaala naanị narị naịra abụọ na iri asaa.
— We sell automibile oil for two hundred and seventy naira only.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.