mkpụrụ̄ōsīsī
Noun8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
fruit
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Amaifeke, Anam, Isuama, Mkpọọ, Nkanụ, Owere
- ihe ọ̀mị̀mị̀ Abịrịba
- mkpụoosisi Achala
- mkpụrụosisi Amaifeke
- mkpụloishi Anam
- mkpə̣rōōshīshī Isuama
- mkpụloisi Mkpọọ
- mkpụrụoshishi Nkanụ
- mkpụrōōshīshī Owere
No other variants have been documented for this word.
Examples
Aga m na-ata mkpụrụosisi ụbọchị ọbụla.
— I will be eating fruits every day.
Anyị tụtụrụ mkpụrụosisi ndị ahụ.
— We picked those fruits.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.