mkpụrụanyā
Noun6 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
eyeball; the ball shaped part of the eye that has the pupil on it
Noun
Dialect & variants
Dialect: Isuama, Mkpọọ, Nkanụ, Nsụka, Owere, Ọnịcha
- mkpə̣rāanyā Isuama
- mkpụlụanyā Mkpọọ
- mkpụrụẹyā Nkanụ
- mkpụrụẹnyā Nkanụ
- mkpụrụẹnyā Nsụka
- mkpụrụ̄anyā Owere
- mkpụlụanyā Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Mkpụrụanya mmadụ dị oke mkpa.
— The human eyeballs are very important.
Anyị mụrụ maka mkpụrụanya n'ụlọakwụkwọ anyị taata.
— We learnt about the eyeballs at school today.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.