Skip to content
Menu

← Dictionary

mịbà

Active verb

10 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. plunge; sink in; enter stealthily; sneak in

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Anam, Mkpọọ, Nkanụ, Obosi, Ogidi, Ọkụzụ, Ọnịcha

  • mịbà Achala
  • zokpu Achala
  • hèkpu Afiikpo
  • hebà Ajalị
  • gbebà Anam
  • zobà Mkpọọ
  • zubà Mkpọọ
  • piobànye Nkanụ
  • mịbàye Nkanụ
  • piobà Nkanụ
  • piobàye Nkanụ
  • rebà Obosi
  • rèkpu Ogidi
  • gbekpu Ọkụzụ
  • mịbànye Ọnịcha
  • mị̀kpu Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Onye ohi ahụ mịbara n'ụlọ anyị n'abalị.

— The thief sneaked into our house at night.

Mịba n'ime ụlọ ahụ tupu mmiri amalite izo.

— Sneak into that house before the rain starts falling.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.