m̀gbapịa
NounNdebe script
Voice recording
play
Meanings
inflammation of the tonsils ;tonsillitis
Noun
Dialect & variants
- mgbapịankọlọ̀ Afiikpo
- mgbapịaekpịrị Ezaa
- mgbapịaekpịrị Izii
- m̀gbapịankọlọ̀ Mbaise
- ǹriologha Ngwa
- ǹtị̀tààrị Ngwa
- m̀gbapịankọlọ̀ Ngwa
Examples
E bugara ya ụlọọgwụ maka mgbapịa o nwere .
— She was taken to the hospital because of the tonsillitis she has.
Ọ chọpụtara mgbapịa ahụ n'abalị.
— He noticed the tonsilitis in the night.
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.