mgbaka ahụ
Noun8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
uneasiness of body; irritation
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ajalị, Mkpọọ, Ngwa, Nsụka, Ọhụhụ, Ọnịcha
- mgbakasị ụhụ Abịrịba
- mgbakashị ehụ Afiikpo
- mgbakā ēhụ̄ Afiikpo
- mgbakā āhụ̄ Ajalị
- mgbakā ārụ̄ Mkpọọ
- ahụ mgbakashị Ngwa
- mgbakā ēshī Nsụka
- mgbakasị ụhụ Ọhụhụ
- mgbakasị arụ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Mgbaka ahụ nwere ka o si eme mmadụ.
— There's a way body irritation occurs in one's body.
Kedụ onye nwere mgbaka ahụ ebe a?
— Who is experiencing uneasiness of the body here.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.