mecha
Active verb15 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
do something completely or to the end; finish doing; finish
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Ezaa, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Obosi, Owere, Ọnịcha
- megbà Abịrịba
- Mehaa Abịrịba
- mekpùo Achala
- mèdue Afiikpo
- mepụ̀ Ajalị
- meche Anịọcha
- mègee Ezaa
- mẹcha Isuama
- mecha Mbaise — same spelling as the Izugbe
- metọ̀pụ̀ Mkpọọ
- mecha Ngwa — same spelling as the Izugbe
- mehùo Ngwa
- megbuo Nkanụ
- mewo Nkanụ
- megbu Nkanụ
- mekpo Nsụka
- mekọọ Obosi
- mecha Owere — same spelling as the Izugbe
- mesị Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
O mechara ọrụ ubi taa.
— He finished the farm work today.
Mechaa ihe ahụ tupu ị pụọ.
— Finish that thing before you leave.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.