lịghịlịghị
Noun5 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
struggle;
Noun
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Ụmụahịa
- lịghịlịghị Afiikpo
- lịkalịka Mbaise
- nị̀gànị̀gà Mkpọọ
- lịkalịka Ngwa
- alịkata Ngwa
- tịkịtịkị Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ka ọ gbasịrị lịghịlịghị niile ahụ, gịnị mere?
— After the whole struggle, what happened?
Lịghịlịghị niile ọ gbara bụ ihe efu.
— All her struggles were in vain.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.