lefù anya
Active verb13 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
look aside; neglect; overlook; look away
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Ajalị, Anịọcha, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Nsụka, Obosi, Ọkụzụ, Ọnịcha, Ụmụahịa
- nevù anyā Achala
- lefùo anyā Ajalị
- gbawùru anyā Ajalị
- leyàra anyā Anịọcha
- lefe anyā Mbaise
- neyàlụ anyā Mkpọọ
- negh̀alụ anyā Mkpọọ
- lefe anyā Ngwa
- leghàra anyā Ngwa
- wefù ẹyā Nkanụ
- nefù ẹyā Nkanụ
- lepụ̀ anyā Nsa
- nefù enya Nsụka
- nefè anyā Obosi
- nefùo anyā Obosi
- wepụ̀ anyā Ọkụzụ
- nepù anyā Ọnịcha
- nefù anyā Ọnịcha
- -lefù anyā Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọ lefuru anya n'ọrụ ya nke ukwuu.
— He neglected his work greatly.
Lefuo anya n'ebe ahụ, ị ga-ahụ osimiri.
— Look away from there, you will see the sea.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.