kwugharị
Active verb14 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
reiterate; repeat (a speech); say what was said, again
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Ajalị, Anịọcha, Ezaa, Isuama, Izii, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Obosi, Owere, Ọnịcha, Ụmụahịa
- kwughasịa Achala
- kwuchigha Ajalị
- kwughashịa Anịọcha
- kwùwiyaazụ Ezaa
- fuayaọdọ Ezaa
- kwùhuàzụ Ezaa
- kwuarị Isuama
- fùgharịa Izii
- fùghutaàzụ Izii
- kwuchiya Mkpọọ
- kwugharị Ngwa
- fugheri Nkanụ
- kwugheri Nkanụ
- kwughàchi Nsa
- kwuyalịa Obosi
- kwuarị Owere
- kwukwata Ọnịcha
- kwughàchi Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Kwugharị okwu gị ka anyị nụ.
— Repeat your speech so we can hear.
Ọ kwugharị okwu ahụ n'ụlọ akwụkwọ.
— He repeated that speech at school.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.