kụ ọgwụ̀
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
make; mix medicine
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Ajalị, Anam, Mkpọọ, Ngwa, Nsụka, Obosi, Ogidi
- kọ ọgwụ̀ Achala
- kụ ọgwụ̀ Ajalị
- me ọgwụ̀ Anam
- gwalụ̀kọ ọgwụ̀ Mkpọọ
- gwagbu ọgwụ̀ Ngwa
- kə̣ ọgwụ Nsụka
- magha ọgwụ̀ Obosi
- maṅà ọgwụ̀ Ogidi
No other variants have been documented for this word.
Examples
Onye dibịa na-akụ ọgwụ̀ maka ọrịa ahụ.
— The dibia is mixing medicine for that sickness.
Kụọ ọgwụ̀ a ngwa ngwa maka ya.
— Mix this medicine quickly for him.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.