Skip to content
Menu

← Dictionary

kpụ mmà

Active verb

6 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. manufacture knife, cutlass

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Afiikpo, Ajalị, Ihuoma, Mkpọọ, Ngwa, Nsụka

  • kpụ ogbuàdànà Afiikpo
  • kpụ òbèjìrì Ajalị
  • kpụ mmò Ihuoma
  • kpụ òbèjìlì Mkpọọ
  • kpụ mmà Ngwa
  • kpụ ụmà Nsụka

No other variants have been documented for this word.

Examples

Onye ọrụ anyị na-akpụ mmà n'ụlọ ọrụ.

— Our worker makes knives in the workshop.

Ị na-akpụ mmà ole n'ụbọchị?

— How many knives do you make a day?

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.