Skip to content
Menu

← Dictionary

kpọ nkụ̄

Passive verb

10 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. be dry; be hard; be difficult

    Passive verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Ajalị, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Ogidi, Ọnịcha

  • vịa āvị̄ Achala
  • gba jerejere Ajalị
  • enweghi mmiri Isuama
  • mị̀kpọọ Mbaise
  • gba jelejele Mkpọọ
  • kpọ akpọ Mkpọọ
  • kpọ kị̀kị̀rị̀rị̀ Ngwa
  • mị̀kpọọ Ngwa
  • shi ikē Nkanụ
  • kpọ nkə̣ Nsụka
  • chekọ echekọ Ogidi
  • kpọ nkụ̄ Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Akwa ahụ kpọrọ nkụ n'ụtụtụ.

— That cloth dried in the morning.

Ọrụ a kpọrọ nkụ, anyị agaghị emecha ya taa.

— This work is hard, we won't finish it today.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.