kpọ isiàlà
Active verb5 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
bow; touch the ground with head; prostrate
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Nkanụ, Nsụka, Udi, Ọnịcha
- kpọ isiàlì Afiikpo
- kpọ ishiànà Nkanụ
- kpọ isiàlà Nsụka
- kpọ ishialə̣ Nsụka
- kpọ isiànì Udi
- kpọ isiana Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ụmụaka ahụ kpọrọ isiàlà nye ndị okenye.
— Those children prostrated before the elders.
Kpọọ isiàlà nye nna gị mgbe ị banyere n'ụlọ.
— Prostrate to your father when you enter the house.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.