kèemesịa
3 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
goodbye (literally let it be till then)
goodbye!; bye!
Interjection
Dialect & variants
Dialect: Nkanụ, Nsụka, Ọnịcha
- nàagbo Nkanụ
- kèemesịa Nkanụ
- kaọdə Nkanụ
- gàjee Nkanụ
- nọ̀dụmmā Nsụka
- jèdoo Nsụka
- nàagbo Ọnịcha
- kẹ̀ẹmẹsịa Ọnịcha
- kaọdị Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Kèemesịa, anyị ga-ahụ echi n'ụlọ akwụkwọ.
— Goodbye, we will see tomorrow at school.
Kèemesịa, ị ga-alọta n'oge taa?
— Goodbye, will you return early today?
Related words
Related root
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.