kachàpụ̀
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
strike off; cancel from a list or record, typically by drawing a line or few across
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Amaifeke, Anam, Isuama, Nkanụ, Owere, Ọnịcha
- kachèpu Achala
- kupụ̀ Afiikpo
- hupụ̀ Afiikpo
- kàgbù Amaifeke
- vichàpu Anam
- kàchà Isuama
- kachàfụ Nkanụ
- fichèpu Nkanụ
- fichèfu Nkanụ
- fhichèpu Nkanụ
- fhichèfu Nkanụ
- k̇achàhụ̀ Owere
- fichàpu Ọnịcha
- kachàpụ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Kachapụ aha ya n'akwụkwọ anyị.
— Strike off her name from our book.
Kachàpụ ihe ndị a niile.
— Strike out all these things.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.