ìriātọ̄ nà àtọ
Number6 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
thirty three (33)
Number
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Isuama, Mkpọọ, Nkanụ, Nsụka, Ọnịcha
- ofu là ìri là ẹ̀tọ Afiikpo
- ìriātọ̄ nà àtọ Isuama
- ìliị̄tọ̄ nà ị̀tọ Mkpọọ
- ìrì na atọ̄ nà àtọ Nkanụ
- ìrì na atọ̄ nà ẹ̀tọ Nkanụ
- ìrì na ẹtọ̄ nà ẹ̀tọ Nkanụ
- ìriẹ̄tọ̄ nà ẹ̀tọ Nsụka
- ìriị̄tọ̄ nà ị̀tọ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ndị soja e gburu dị iriatọ na atọ
— Up to thirty three soldiers were killed.
Anyị nwere ụ̣mụ̣akwụkwọ iriatọ na atọ n'ụlọakwụkwọ anyị.
— We have thirty three students in our school
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.