ìriàbụ̀ọ nà ìtoolū
Number5 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
twenty nine (29)
Number
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Mbaise, Ngwa, Nkanụ, Ọnịcha
- ofu là toolū Afiikpo
- ìri àbụ̀ọ la ìṭoolū Mbaise
- ohu là ìteghite Ngwa
- ìri àbụ̀ọ là ìteghite Ngwa
- ọgụ̄ nà ìteneē Nkanụ
- ọgụ̄ nà ìtènàanị Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ụlọ ahịa ahụ nwere ìriàbụ̀ọ nà ìtoolū akpa osikapa.
— That shop has twenty-nine bags of rice.
Ì nwere ìriàbụ̀ọ nà ìtoolū akpa?
— Do you have twenty-nine bags?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.