ihearịma
Noun12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
token; sign; omen; a label giving information about a thing.
Noun
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Anịọcha, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Obosi, Ogidi, Ọkụzụ, Ọnịcha, Ụmụahịa
- ihe nhụ̀waamā Ajalị
- ihe ịhụ̀wàamā Ajalị
- ihe ịrụ̀bàamā Anịọcha
- ihe ngosi Isuama
- ihe ịrị̀baàmà Mbaise
- ife ịrụ̀bàamā Mkpọọ
- uchi Ngwa
- ihe ịrị̀baàmà Ngwa
- m̀gbaàmà Ngwa
- ihe ịrị̀bàamā Nsa
- ife ngosi Obosi
- ife nrụ̀baamā Ogidi
- ife nrụ̀bàamā Ogidi
- ife alịma Ọkụzụ
- ihe nlụ̀baamā Ọnịcha
- ihe ịrị̀baàmà Ụmụahịa
- m̀gbaàmà Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ihearịma emeela.
— A significant thing has happened.
Nke a bụ ihearịma ịhụnanya m nwere n'ebe ị nọ.
— This is the token of my love for you.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.