hịgharị
Active verb12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
turn (by twisting); twist around
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Anịọcha, Ezaa, Isuama, Izii, Mkpọọ, Obosi, Owere, Ọnịcha
- vịghalị̄ Achala
- fị̀ọgarị Afiikpo
- hịọgharị Ajalị
- hịgharị Amaifeke
- fịọgharị Anịọcha
- fhịafhị Ezaa
- hịgharị Isuama
- fhị̀gharị Izii
- fịọghalị Mkpọọ
- fịgharị̄ Obosi
- hịgharị Owere
- fị̀ghalị̄ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
O hịgharịrị osisi ahụ ruo mgbe ọ gbajiri.
— He twisted that stick until it broke.
Hịgharịa ihe ahụ n'aka gị ka m hụ ya.
— Turn that thing in your hand so I can see it.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.