Skip to content
Menu

← Dictionary

ha mmirī

Active verb

13 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. cause rain to fall through scientific techniques; make rain

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Ezaa, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Obosi, Owere, Ụmụahịa

  • ya mmīlī Achala
  • ha mini Afiikpo
  • sè mmīrī Ajalị
  • ha mmīrī Amaifeke
  • chịa minī Ezaa
  • dọ mmirī Isuama
  • dọ miṙī Mbaise
  • ra mmīlī Mkpọọ
  • rha mmīlī Mkpọọ
  • dọ mmirī Ngwa
  • ha mmiri Nkanụ
  • ha mirī Nkanụ
  • ra mmīlī Obosi
  • ḣa mmiṙī Owere
  • dọ mmirī Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Ndị ọkà mmụta haara mmirī n’ọzara.

— Scientists made rain in the desert.

Ị maara na ha na-aha mmirī?

— Did you know they make rain?

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.