gwa okwu
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
address; lecture; speak to;
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Amaifeke, Anịọcha, Isuama, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Owere
- kwusara okwū Ajalị
- kasara ụkà Amaifeke
- gwa okwū Anịọcha
- gwa okwū Isuama
- gwa ụkà Isuama
- kwusalụ okwū Mkpọọ
- kàara ụkà Ngwa
- fu ofū Nkanụ
- gwa ofhū Nkanụ
- gwa okwū Nkanụ
- gwa okwū Owere
- gwa ụkà Owere
No other variants have been documented for this word.
Examples
Gwa ya okwu banyere ihe ahụ.
— Speak to him about that matter.
O gwara ụmụ ya okwu tupu ha alaa.
— She spoke to her children before they left.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.