gụnye
Active verb9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
include
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Anam, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Owere, Ụmụahịa
- gụ̀nya Anam
- ġịị Isuama
- ġịịga Isuama
- gụkalaṭa Mbaise
- gụị Mkpọọ
- gụgbughide Ngwa
- gịịya Ngwa
- gụgwaa Ngwa
- gụ̀ye Nkanụ
- gụnye Nsa
- ġịị Owere
- ġịịga Owere
- gụnye Ụmụahịa
- gụkọ Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Gụnye aha m n'ime ndepụta ahụ.
— Include my name in that list.
Ọ gụnyere ụmụaka niile n'ọrụ ahụ.
— He included all the children in that work.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.