gụgụ̀
Active verb10 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
console; rock a baby by singing
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Anịọcha, Ezaa, Ihuoma, Izii, Mkpọọ, Ọnịcha
- melù Achala
- gụgụ̀ Afiikpo — same spelling as the Izugbe
- medà Afiikpo
- kashì Ajalị
- rahù Ajalị
- merù Amaifeke
- kasì Amaifeke
- rafù Anịọcha
- gbòo Ezaa
- gụgọ̀ Ihuoma
- ègbògbò Izii
- lafù Mkpọọ
- merù Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Gụgụ̀ nne ya mere ka nwa ahụ hie ụra.
— His mother's lullaby made the baby fall asleep.
Ọ na-abụ gụgụ̀ mgbe nwa ya na-ebe akwa.
— She sings a lullaby whenever her child cries.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.