gụ mmīrī
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
be damp; to drip water
Active verb
Dialect & variants
- gụsi mmīrī Abịrịba
- gụ mmīlī Achala
- gụ mīnī Afiikpo
- tashị mmīrī Ajalị
- tụshị mmīrī Anịọcha
- dè mmīrī Ezeagu
- tasị mmīrī Mkpọọ
- gụshi mmirī Ngwa
- gụ mīrī Nkanụ
- gụ mmūnyī Nsụka
- dè mmīlī Obosi
- tụsị mmīrī Ọnịcha
Examples
Uwe m gụrụ mmiri mgbe mmiri zọrọ.
— My clothes got damp when it rained.
Gịnị mere uwe gị ji gụọ mmiri?
— Why are your clothes damp?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.