Skip to content
Menu

← Dictionary

gozù

Active verb

6 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. buy everything complete

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Amaifeke, Mbaise, Ngwa, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • -gozù Achala
  • zụzù Amaifeke
  • zụkọ̀ọ Mbaise
  • zụṭachaa Mbaise
  • zụgbạdu Ngwa
  • zụgbàwa Ngwa
  • zụtàzùo Ngwa
  • zụkwuo Ngwa
  • zụkọ̀ọ Ngwa
  • -gozù Ọnịcha
  • zụkwuo Ụmụahịa
  • zụgbạdu Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Onye ahịa gọzụrụ akpụ anyị niile n'ahịa.

— The trader bought up all our cassava in the market.

Ị gọzụrụ ihe niile n'ahịa taa?

— Did you buy everything in the market today?

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.