Skip to content
Menu

← Dictionary

ghọta

Active verb

11 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. understand

    Active verb
  2. catch, especially something thrown or falling;

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Abịrịba, Ezaa, Izii, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Obosi, Owere, Ọhụhụ, Ọnịcha

  • ghọsa Abịrịba
  • wọ̀ta Ezaa
  • wọ̀tà Izii
  • ghọṭa Mbaise
  • kajite Mkpọọ
  • nwote Mkpọọ
  • ghọọ Ngwa
  • kòta Ngwa
  • wọ̀ta Nkanụ
  • wọta Nkanụ
  • nwote Obosi
  • kọta Owere
  • ghọsa Ọhụhụ
  • ghọta Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Nkatọ ha katọrọ edemede m nyeere m aka idegharị ya etu ndị mmadụ si ghọta ya karịa.

— The criticism they made to my article helped me rewrite it the way people understood better.

Nọdụnụ jụụ ka unu ghọta ihe a na-akụzi.

— Sit still to understand what is being taught.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.