Skip to content
Menu

← Dictionary

gbụ ọnụmmiri

Active verb

6 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. spit on

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Isuama, Mkpọọ, Ọnịcha

  • gbụ ọnụ mini Afiikpo
  • vụ asọ̄ Ajalị
  • bụ asọmmīrī Anịọcha
  • bụ ọnụmmīrī Isuama
  • bụ asọ̄ Mkpọọ
  • gbụ asọ mmili Ọnịcha
  • bụ ọnụmmīlī Ọnịcha
  • gbụ asọ mmiri Ọnịcha
  • gbụ asọ̄ Ọnịcha
  • gbụ ọnụ mmili Ọnịcha
  • gbụ ọnụ mmiri Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Nwa ahụ gbụrụ ọnụmmiri n'ala ụlọ.

— That child spat saliva on the floor of the house.

Gbụla ọnụmmiri n'ihu nwanne gị ọzọ.

— Don't spit on your brother's face again.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.