gbàrà ike
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
(of a task or problem) get or become tough, unresolvable or unsolvable
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Isuama, Mkpọọ, Obosi, Owere, Ọnịcha
- gbàrà akpụ̀ Afiikpo
- tàrà akpụ Ajalị
- shìrì ike Anịọcha
- gbə̣̀rà ik̇ẹ Isuama
- sìrì ike Isuama
- tàlụ̀ akpụ Mkpọọ
- gbàlụ̀ akpụ̀ Obosi
- gbàrà ik̇e Owere
- sìlì ike Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọrụ ahụ gbàrà ike, anyị enweghị ike ime ya.
— That work became tough; we cannot do it.
Okwu a gbàrà ike, ò nweghị onye ga-edozi ya?
— This matter has become tough; is there no one to settle it?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.