Skip to content
Menu

← Dictionary

gbapụ afọ

6 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. expose someone or something

Dialect & variants

Dialect: Achala, Afiikpo, Mbaise, Ngwa, Nkanụ, Ọnịcha

  • gbapụ avọ̄ Achala
  • gbafụ ẹhọ Afiikpo
  • gbapụ ẹfọ̄ Afiikpo
  • gbafu afọ̄ Mbaise
  • gbaba afọ̄ Ngwa
  • gbafu afọ̄ Ngwa
  • gbafụ ẹvhọ̄ Nkanụ
  • gbapụ ẹvhọ̄ Nkanụ
  • gbapụ afọ̄ Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

O gbapụrụ afọ nwoke ahụ n'ihu ọha.

— He exposed that man publicly.

Gbapụ afọ ya ka ndị mmadụ mara ihe o mere.

— Expose him so people know what he did.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.