gbakụ̀ta āzụ̄
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
turn the back on; abandon
Active verb
Dialect & variants
- ̄gbakụ̀ta āẓị̄ Achala
- gbahàfụ̀ Ajalị
- gbakụ̀ta āzụ̄ Anam
- gbahàpụ̀ Anịọcha
- gbaràpụ̀ Mkpọọ
- dịịra āzụ̄ Ngwa
- dọkiiya āzụ̄ Ngwa
- gbakèta āzụ̄ Ngwa
- gbakèta āzụ̄ Ụmụahịa
Examples
O gbakụ̀tara āzụ̄ nye nwanne ya nwoke.
— He turned his back on his brother.
Gịnị mere i ji gbakụ̀ta āzụ̄ nye ndị enyi gị?
— Why did you turn your back on your friends?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.