gbakọ̀
Active verb13 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
gather; come together; assemble
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Isuama, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Owere, Ọka, Ụmụahịa
- bịakọ Abịrịba
- gbakụ̀ta Achala
- zùkọlata Afiikpo
- gbakọ̀ Ajalị
- bịakọta Anịọcha
- gbakọ̀ Isuama
- zùkọ Mkpọọ
- gbakalata Ngwa
- nọ̀kọ Ngwa
- gbakọ̀nata Nkanụ
- gbakọ̀ta Nsa
- gbakọ̀ Owere
- zùkọnata Ọka
- zùkọta Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ndị mmadụ gbakọrọ n'ahịa ụtụtụ taa.
— People gathered at the market this morning.
Gbakọọnụ n'okpuru osisi ahụ tupu mmiri ezoo.
— Gather under that tree before it starts raining.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.
Same spelling, different tones
These entries fold to the same letters once tone is removed, so a tone-blind search returns all of them.