gbagwòju anyā
Active verb7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
confuse; abash;
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Mkpọọ, Nkanụ, Nsụka, Ọnịcha
- gbagoju ẹnyā Afiikpo
- gba gharịị Ajalị
- gba yarịị Anịọcha
- gba yalịị Mkpọọ
- gbagwòju ẹyā Nkanụ
- gbagwòju ẹnyā Nsụka
- gba ghalịị Ọnịcha
- gbagwòju anyā Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ajụjụ siri ike ahụ gbagwọjuru ya anyā n'ule.
— That difficult question confused him in the exam.
Okwu onye isi obodo ahụ gbagwọjuru ndi mmadụ anyā.
— The speech of the town chief abashed the people.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.