Skip to content
Menu

← Dictionary

gba àkwụ̀nà

Active verb

7 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. prostitute; have sex for money

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Ajalị, Anịọcha, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • gba òrìǹgò Ajalị
  • gba àkwụ̀là Anịọcha
  • gba àkwàrà Mbaise
  • gba àkwụ̀nàkwụnà Mkpọọ
  • gba àkwàrà Ngwa
  • gba àkwụ̀nà Ọnịcha
  • gba àkwàrà Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Ndị uwe ojii jidere ndị na-gba àkwụ̀nà n'abalị.

— The police caught those engaging in prostitution at night.

Ọ ghọrọ onye na-gba àkwụ̀nà n'obodo ukwu.

— She became a prostitute in the big city.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.