gatè akā
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
go far away
Active verb
Dialect & variants
- gatò akā Achala
- jetè ntèrè Amaifeke
- ganya anyā Ngwa
- gatè ẹkā Nkanụ
- jetè ẹkā Nkanụ
- gamìèla Owere
- jetè akā Ọka
- gatè akā Ọnịcha
Examples
Nwanne ya gatere aka n'obodo ọzọ.
— His brother went far away to another town.
Ha na-agate aka n'ọhịa mgbe ọ bụla.
— They go far away into the bush every time.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.