gagharị
Active verb12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
to wander about from place to place; roam; walk around
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Afiikpo, Ajalị, Izii, Mkpọọ, Ngwa, Nsụka, Obosi, Ogidi, Ọka, Ọnịcha
- jegheri Abịrịba
- kwụgharị Achala
- jegeri Afiikpo
- gaghèri Ajalị
- gègharị Izii
- gaghèli Mkpọọ
- kpagharị Ngwa
- jegeri Nsụka
- kpaghalị Obosi
- kwụghalị Ogidi
- jegheli Ọka
- gaghalị Ọnịcha
- gagharị Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nwata ahụ na-agagharị n'ahịa.
— That child roams about the market.
Gagharịa n'obodo a niile, ị ga-ahụ ya.
— Roam around this whole town, and you will see it.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.