gafètà
Active verb16 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
come or move over towards the speaker
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Anam, Anịọcha, Ezaa, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Obosi, Ogidi, Owere, Ọnịcha
- gavète Achala
- gabute Afiikpo
- gahete Ajalị
- gàruta Ajalị
- jefèta Amaifeke
- jèrube Anam
- gàrube Anịọcha
- gohàta Ezaa
- shìteèka Ezaa
- gafẹ̀tẹ̀ Isuama
- gafèṭe Mbaise
- gàta Mkpọọ
- gafeta Mkpọọ
- gafeta Ngwa
- kufèta Ngwa
- yàtà Nkanụ
- gàlube Obosi
- gàlute Ogidi
- gafèṫà Owere
- gafète Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Gafeta ebe ahụ.
— Come over to that place.
Gafeta ka anyị gwurie egwu.
— Come over, lets play.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.