fègharị
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
fly about
Active verb
Dialect & variants
- vèghelī Achala
- rùghalị Mkpọọ
- rùgharị Ngwa
- fhegharị Nkanụ
- -fegharị Nsa
- -feghalị Ọnịcha
Examples
Ụmụ nnụnụ na-afègharị n'elu ụlọ ahụ.
— The birds are flying about above that house.
Gịnị mere ọkụkọ ji afègharị n'ogige?
— Why is the chicken fluttering about in the yard?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.