fe òfùfè
Active verb7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
render or make worship; give adoration to
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ajalị, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Obosi
- fe òfùfè Abịrịba
- kpọ isiàlị̀ Afiikpo
- he òhùhè Ajalị
- kpọ isiànị̀ Mkpọọ
- kpọ ishiàlà Ngwa
- kpọ ishiànà Nkanụ
- kpọ ishiànyị̀ Nkanụ
- kpọ isiànà Obosi
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ndị mmadụ na-efe òfùfè n'ụlọ ekpere.
— People worship in the church.
Fee òfùfè nye Chineke gị.
— Give worship to your God.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.