Skip to content
Menu

← Dictionary

èzi

Noun

16 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. outside or precincts of a house, compound; family or family residence (especially extended); extended family

    Noun
  2. outside or precincts of a house

    Noun

Dialect & variants

Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Echee, Ezaa, Isuama, Izii, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Obosi, Ogidi, Ọnịcha

  • ama Abịrịba
  • ifu ezi Afiikpo
  • ihu ụlọ̄ Afiikpo
  • èzhi Ajalị · 2 recordings
  • ihu ēzhī Ajalị
  • m̀bara Ajalị
  • m̀bara ēzhī Ajalị
  • èzi Anịọcha
  • m̀bara ēzhī Anịọcha
  • m̀bara ēzī Anịọcha
  • m̀bara ēzī Echee
  • ètèshì Ezaa
  • ìro Isuama
  • ètèshì Izii
  • nsọ Mbaise
  • ìlo Mkpọọ
  • m̀bala Mkpọọ
  • nsọ Ngwa
  • èzhi Nkanụ · 2 recordings
  • ịhụ ezhi Nkanụ
  • èzi Nsa — same spelling as the Izugbe
  • iru ụnọ̄ Obosi
  • iru ụnọ̄ Ogidi
  • ihu ezi Ọnịcha
  • iru ēzī Ọnịcha
  • m̀bala ezi Ọnịcha
  • èzi Ọnịcha — same spelling as the Izugbe
Show spelling variantsHide spelling variants
  • ezi

Examples

Ụmụaka na-egwuri egwu n'èzi ụlọ.

— Children are playing in the house compound.

Ndị èzi anyị niile bịara oriri ahụ.

— All our extended family came to that feast.

Words containing this one

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.