ètitì
Adverb12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
between; among; midst
Adverbmiddle; centre
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ezaa, Isuama, Izii, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Nsụka, Obosi, Owere, Ọnịcha
- èichi Abịrịba
- ètiti Afiikpo
- echì Ezaa
- èkitì Isuama
- echì Izii
- èitì Mkpọọ
- àgbàtà Ngwa
- ètitì Nsa
- èchichì Nsụka
- èitì Obosi
- èkitì Owere
- èitì Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Gọọmentị etiti kwuru okwu gbasara ide mere ebe ahụ.
— Central government spoke about the flood that happened there.
Gọọmenti etiti katọ̀rọ̀ abụba ọrụ ndị nkuzi mahadum
— The federal government condemned the strike action by university teachers.
Related words
Words built on this one
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.