Skip to content
Menu

← Dictionary

enyi nwaanyị

Noun

7 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. girl friend; woman friend; female friend

    Noun

Dialect & variants

Dialect: Afiikpo, Ezaa, Isuama, Izii, Nkanụ, Owere, Ọnịcha

  • enyì nwaàmị̀ Afiikpo
  • enyì nwaànyị̀ Ezaa
  • enyì nwaànyị̀ Isuama
  • ọ̀yà nwaanyị Izii
  • eyì nwaànyị̀ Nkanụ
  • eyì nwaàyị̀ Nkanụ
  • enyì nwaànyị̀ Owere
  • ọ̀yị̀ nwaànyị̀ Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Enyi nwaanyị m bịara n'ụlọ anyị.

— My female friend came to our house.

Ị nwere enyi nwaanyị n'ebe a?

— Do you have a female friend here?

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.